Polly po-cket
==================
IGBO OBJ:
1-10: DAADBDABDC
11-20: ACDDABAAAA
21-30: DABADDDAAB
31-40: DCBDCAADCD
41-50: BCACCBADDC
51-60: BABBAACADA
==================
IGBO ANSWERS:
(8)
(i) Akubuzo nwere ego
(ii) Akubuzo anaghi eri eri
(iii) Akubuzo bu onye nkuzi anaghi aga
(iv) Onyere ike inwe ego ma kwuru onu
(v) Olughi nwanyi n'ihi na O huru ilu nwanyi ka
itufu aku
(vi) Anaghi atufu ihe n'ulo ya
(vii) Akubuzo nwere umu odibo
(viii) O nwere otutu iwu n'ulo ya.
(ix) O bu nwoke nke a na-atu egwu nke ukwu
(x) Ego nke o na-apkako bu maka i ga obodo
oyibo ga guo akwukwo
(5ai)
Nnochionye bu ngalaba nnochiaha na-anochi aha
mmadu ka e wee hapu ikpo onye ahu ugboro
ugboro.
(5aii)
-ya
-anyi
-ha
-gi
(5aiii)
YA
O siri ya puo ebe ahu.
ANYI
nri ahu bu nke anyi
HA
Ha amaghi akwukwo
GI
Ebuka siri gi si ebe a puo
(5bi)
Nnochimpesin di naani abuo n'Igbo izugbe. Ha bu
'a' na 'e'. Nnochimpesin abuo a eneghi mmadu
obula ha na-aru aka na o bu onye ahu maobu ndi
ahu mere ihe ahu kpokwem.
(5bii)
-a
-e
(5biii)
a
a kuru aka
a choputara onye mere ihe ahu
e
e kwuru okwu
e gburu agwo ahu tara Emeka
(2a)
Ndapu mgbochiume bu oge arapulu itinye
mgbochiume ebe o kwersi idi maka na i na-
akpoputa ya osiso.
(2b)
Akwukwo = Aukwo
Osiso = oiso
osisi = oisi
okwukwe = oukwe
ajuju = auju
afufu = aufu
akuko = auko
okuko = ouko
ejije = eije
amuma = auma
aziza = aiza
ututu = uutu
akuku = auku
(11a)
Iru mgdede bu mmeme a na-emere nwa
agboghobia na-acho ilu di. N'oge a, o ga ano
n'ime ulo n'aputaghi ezi, nime ulo ka a ga na-
enye ya nri na otutu ihe ndi ozo ahu ya choro.
Nke a ga eme ka mma ya puta ihe rue ubochi
ahu akwadoro ya iputa ka oha n'eze huzuo ya
anya maka agbam akwukwo ya.
(11b)
(i) O na- eme ka mma nwayi puta ihe
(ii) o na-enye aka i kuziri nwagbogho ahu oru ya
n'ezinuulo.
(iii) O na-akwalite omenaala ndi Igbo
(iv) O na-enye aka n'idozi agwa nwanyi
(v) A na-enweta onyinye di iche iche n,aka ndi
ikwu na ibe
(vii) Ihe oriri na-ejuputa n'oge emume a.
(11c)
(i) Mkpurosisi
(ii) Anu
(iii) Azu
(iv) Nri
(v) Ude
(vi) Akwa